Lyrics

Hee! Zoro onye ogene, Lord Cornel guru egwu a ighotago... ehi ahi wuuuu!!, Cabinet music eh eh!! aha aha, Icho na milli igbo nokwa there, Icho na billi igbo nokwa there, Aguwa ndi ji ego igbo gbara first, Abia n'uloakwukwo igbo gbara first, Igbo nwere obi nwanne ighotago, Nwekwaa obi eji achu ego, Bia ka anyi je rie ego ooo, Nwanne igbo amaka aaa, Igbo kwenu oooo... hei, Iyokokoko nwanee igbo amaka, Zoro i am proud to be igbo, Igbo nweli eagle o, Shouts to ntu mmagbulu enyi 1 n'ala igbo, I'm proud to be igbo anywhere that we go, Igbo bu igbo n'agba mbo ofuma melu we seek a figure, I bi n'america igbo juru dakwa ani, Umu igbo no coasta ruca nwa igbo juru abijani, Igbo di ok igbo no uk igbo no ibalo, Igbo ji ego igbo no cyprus igbo no malay ah!, Omenala igbo amaka... yio yio yio, Igbo n'etinyesiri umu ogbenye aka... yio yio ayio, Asa ma asu igbo amaka rapu ndi supirisupiri ocha ka omaka oooo, Igbo kwenu oooo... hei, Iyokokoko nwanee igbo amaka, Igbo karaka... mmmm! Igbo na agbambo lee... mmmm! Igbo huru chukwu n'anya, Chukwu abioma gozie, gozie ndi igbo lee... mmmm! Ije na America igbo nokwa there, ije na canada igbo nokwa there, Iraq and ira of ganustian, Ebe obula ijere igbo nokwa there, I ma na chukwu n'edu anyi o... mmmm! Ya mere anyi adatu ujo, Ebeobula asi ka eje, igbo jere loo, Afia obula azuru nke ndi igbo zuru ofuma... mmmm! Igbo kwenu oooo... hei, Iyokokoko nwanee igbo amaka, A si m ifiowa na milli igbo nokwa there... ahi uuuu!, I chowa na billi igbo jurueju oo, I doubt o m o juo eze n'uko, I doubt o m o juo emeka ofo, Anyi karaka anyi siri ike, Anyi n'eme ofuma, Piddy pop champagne i bu ichie igbo, Queen of the rock oo ada ndi igbo lee, Cabinet music eh eh!
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out