Listen to Bia Nulu by Ego

Bia Nulu

Ego

R&B/Soul

226,065 Shazams

Lyrics

Bia nulu Bia nulu Bia nulu onu anyi o Nna, bia nulu onu anyi o Bia nulu onu anyi o Nna bia nulu onu anyi o Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu Nna, bia nulu Onye keruwa, Bia nulu onu anyi Ezi nna bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o Bia nulu onu anyi o Nna, bia nulu onu anyi o Bia nulu onu anyi o Nna bia nulu onu anyi o Onweru mgbe ike mmadu, Ga-aka nke Chukwu Onweru mgbe ike ekwensu, Ga-aka nke Chukwu Nna, bia nulu Onye keruwa, Bia nulu onu anyi o Ezi nna bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o O gini na-atu g'egwu? Ti nye obi gi na Chukwu Chukwu bu ya nwe ndu Ga-abu onye nche gi Ogini na-atu g'egwu? Bia nu kolu chukwu Nna bia nulu Onye keruwa bia nulu onu anyi o Ezi nna bia nulu Olisa ebuluwa bia nulu onu anyi o Bia nulu Bia nulu Bia nulu Bia nulu onu anyi o Obu gini Kam ge ch'ekele gi Onye fumnanya Ezi nna oo Achum ki ti no bi Nna ndu moo Biko bia nulu Nna bia nulu onu anyi o Nna bia nulu Bia nulu Bia nulu onu anyi o Nna bia nulu Bia nulu Bia nulu onu anyi o (Bia nulu onu anyi o) (Bia nulu onu anyi o) Nna bia nulu Onye keru uwa, bia nulu (Bia nulu onu anyi o) Bia nulu Bia nulu Odumegbu duja (Bia nulu anyi o) Bia nulu Bia nulu Chimo Agu na ejemba Chimo Bia nulu Bia nulu Eze nna Bia nulu Bia nulu onu anyi o
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out