Lyrics

Ife nille ijụrụ mụ imana ijubugo m ya (nekwa ajụjụ) Onye ajụjụ eh ijugbuo muo (nekwa ajụjụ) Ajụjụ nile inaju, ọ bụ onye ga aza gị ya (nekwa ajụjụ) Ọjụgọọ m aka ọjụgbụo mu o(nekwa ajụjụ) Ihuru m n' ụtụtụ jụọ m ọputago ụra (nekwa ajụjụ) Ịnụ na mmadụ nwụrụ ijụọ kedụ ihe gbụrụ a (nekwa ajụjụ) Phyno na flavor ọ bụ onye kadi nwe ego (nekwa ajụjụ) Ajụo m bobrisky ọkwa ọ bụ nwoke oh (nekwa ajụjụ) Chaii Micheal Jackson asi na ọnaete Ude (nekwa ajụjụ) Ifuru muna pastor jubam odikwa na mma (nekwa ajụjụ) Moto Chukwuebuka ọ bụ ya kwu dịrị ụgwọ (nekwa ajụjụ) Kwụsị ajụjụ e ka ụmụ ụwa bịaba gị nso Ajụjụ ina ajụ ka ejizi agbari gị ọsọ Ojụọ m Ifeanyi na nwunyie ọkwa fa na-ebi ofụma (nekwa ajụjụ) Psquare, Peter and Paul ọkwa fa bu nwanne (nekwa ajụjụ) Precious awka asi na ona agba ashawo (nekwa ajụjụ) Ino main market ajụ ihe azụrụ na alaba (nekwa ajụjụ) Nke ijuru ajụ ka eji wee piawa gị anya (nekwa ajụjụ) Ajụjụ ina ajụ ka eji wee tiwa gị anya(nekwa ajụjụ)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out