Lyrics

Merciful father Your reckless love upon me Is indescribable Unpollutable Aga ma ko r'ole k'obu ru ole Ehh Owe ri na bo Aiyin ga ja ya ja Agba n wa gba nwe Ome mma Ome ka si ome ka si Chi na cha ra m'oku Chi ne bu li me Lu Chi di Ebube Ebube ni mi Ebube Ebube m be ku m be Okorobia di nma Okorobia nwere obioma Ina ga ha ri ne mme mma Ina ga ha ri na gw'oria Anywhere he went, Anywhere he goes Even right now, Even right here He's Doing wonders, Doing miracles Otimbodombo nime obodo Nnukwu nmawu bata Obere nmawu agbawa Kitikiti katakata katakata kitikiti Itiri ndi nmuo gwo gwo Tie ha gba gba, Gba gba tiri gba gba Odogwu na agha Oke ikuku nuru olugi we dere du Ya mere aiyin ji e to gi Igweeeeee!! Eze! Eze ndi eze!! Eze ndi eze n'eze eze!!! Idi egwu Idi iku Idi omimi Ni me omimi Si te n'ugwu Ru e na ndida Le nu! Le nu!! Le kwa nu!!! Oyiri oku di ka uweyi Oku na gba zam zam Idi ike Idi ocha We di kwa nso Ozo pia ta pia ta ne Lu ogu Chukwu nna Ji ri gi we me ekwensu Ta Kpu chie onu Ogba jiri igwe kpo ya toothpick A kpo ya ofu ugboro Oza ugboro asa Who can stand against you? Who can challenge jehovah? Onye! Onye di ka gi!! Onye yi diri gi!!! Onye di ka chukwu Okwa gi me re nwayi aga tu ri me Di nwayi isi nkpe You stick closer than a brother Obini Igwe ogodo ya na akpu na ala Who can battle with the lord The lord strong and mighty The lord mighty in battle Olori ihe lori ihe lori enyi Ya mere aiyin ji e to gi Igweeeee
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out