Lyrics

Obim Sara mbara ito onye nwe anyi Obim Sara mbara ito yaa Messiah nuru onu m Zara mu ekpere Mgbe oge ruru akwa mgbochi wee keewa O Zara mu ekpere Uwa bu ahia Onye biara uwa cheta onye kere ya Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa Ka anyi cheta na nwa nke mmadu bu ulo Jehova kpuchara kunye ya ume O wee buru onye e kere eke Ulo akpuru puru Ida waa Jehova were ume okunyere mmadu anwuo Oburu onye nwuru anwu Uwa bu ahia Onye biara uwa Mara ihe aturu gi Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa Uwa efere nkuwa John the Baptist n'ulo nkporo juru ajuju Ajuju n'egosi ida Mba okwukwe Owute chukwu Nime ndum Nile Agam n'eto ya chim nwe mmeri Onye iro apughi iri otito na ndu mu o Lee Paul na Silas, ha ji Ibu abu nwe mmeri Jehova nye ha mmeri Jesus wee nye ha mmeri Nime ndu Nile Agam n'eto ya, chim nwe mmeri Muo nso puru ime onodu ogbanwe Uwa bu ahia Ya bu ije enu uwa bu Ahia mgbede Ahia zuchaa wuruwuru ogbasaa Uwu efere nkuwa Uwa bu ahia Ije enu uwa o yiri ebe abiara egwu Ozuchaa wuruwuru ogbasa Messiah ji ndu nukwa onu m Gbawara ya egwu Muo ya puru ime onodu ogbanwe Kuwara ya aka Guzoro fufere ya aka, Ibu onye ngozi Mgbe oge ruru onodu agbanwe, Gbawara ya egwu Obi m Sara mbara ito onye nwe anyi Obu ya mere ndi ufodu ocha Kee ndi ufodu oji Omee otutu ha di mkpu-mkpu ufodu Kara ogologo Nani ya Mataram ihe oji di otua Inwere ajuju? Ulo akpuru atu n'eku ume inwere ajuju? Ihe kpatara o ji di otua Inwere nkwuwa okwu? Uwa bu ahia Ya bu ije enu uwa oyi gi ebe abiara egwu O zuchaa wuruwuru ogbasa Ulo akpuru akpu n'eme iyanga Ulo akpuru akpu puru Ida waa, efere nkuwa Ulo akpuru akpu n'eku ume, imara na chukwu? Onye kechara gi kunye gi ume, efere nkuwa Uwa bu ahia Ya bu ije enu uwa bu ahia mgbede Ahia zuchaa wuruwuru ogbasa (Fades out)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out