Lyrics

Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On'uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso O Nna ji ike nile, any abiago ikpo isi ala nye Gi Meere anyi ebere, anyi biara n'obi Gi Chukwu Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On'uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso Anyi biara n'iru Gi, Chineke, inye Gi ekele kwesiri Gi Geenti, nur'ekper'anyi Anyi biara n'obi Gi Chukwu Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On'uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso Gee nti, nuru olu anyi Geenti, nur'aririo anyi Denye ah'anyi n'akwukwo ndu Anyi biara n'obi Gi Chukwu Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On'uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso Anyi ga efe Gi uwatuwa Biko, Chukwu, mee k'anyi binyere Gi Ka Ngozi Gi rukwasi anyi, Chineke Anyi biara n'obi Gi, Chukwu Ebe a bu ebe di egwu Nke a bu Ulo Nso Chukwu On'uzo nke eligwe, agakpo ya Obi-eze Chukwu di nso
Writer(s): Jude Nnam Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out