Lyrics

Onye igba Jec Mpa gee nti The musical vibe boy Jaydon Jec Oluola Let go Nwoke gbawa mbo kpata ego ndiro etido Imana nwoke tara afufu, mana agogo nwoke akugo Ai maputanu obodo ekweru If my money vesi anyi etido Ego julu uwa chinekenna merenu onye obuna Onye pkata yasi ibeya akpana waiting be this oo Ike nke pentecost Ike nbute Show me love ooo Ike eji eje mba Ike mbute Show me love ooo Umu Igbo ndiomanu Ikpatago ego ngwa show me love oo Oluwa shower your blessings kam butenu ike I go show them love ooo Ego bu intuition men n'ihu olu Three bedroom flat ebe men pasa atuolu Men n' egbu efi oge awusa n'ekechi onu Ma business men bu so phone ka eji ekwu onu Ebe aina Asa ntu okwa wine kaiji eficha onu Nnwa paa kul lamba ka juru men n'onu Fasi n'npkuru nmiri buzi ife ji men n'olu Okwa so oji ka igananu ma itinye nti n'ihu olu Now that I'm sitting on the throne as onye eze Now bring your topic okwa so akuko ego kamu n'ege Fana eche kafu the boy si from izuogu n'iheme I'm the real typical igbo boy chi mere eze Achiputanu doss awuo Pounds in bundle atuo Order men ji siren abia Nmanyi ike n' abia Nwoke gbawa mbo kpata ego ndiro etido Imana nwoke tara afufu, mana agogo nwoke akugo Ai maputanu obodo ekweru If my money vesi anyi etido Ego julu uwa chinekenna merenu onye obuna Onye pkata yasi ibeya akpana waiting be this oo Ike nke pentecost Ike nbute Show me love ooo Ike eji eje mba Ike mbute Show me love ooo Umu Igbo ndiomanu Ikpatago ego ngwa show me love oo Oluwa shower your blessings kam butenu ike I go show them love ooo Asa fugodulu line up koo Shape traffigate motto n'abia dicha ka ikooo Men on c 4matic b bugatti, Men sipping henney na m Maserati Wete afia aiga keya Inyugodu aiga asaya Aiga eji wine n' eficha onu ebe boys n' asaya Isi n'achamu oku odi high kam dalutuo Gwamu onye bu ike Pentecost kam salutuo Mpa' Otiligidi tiwuru inyinya Ogi ka ana achughari n' azu ka ibu nmowu igbada Nwoke gbawa mbo kpata ego ndiro etido Imana nwoke tara afufu, mana agogo nwoke akugo Ai maputanu obodo ekweru If my money vesi anyi etido Ego julu uwa chinekenna merenu onye obuna Onye pkata yasi ibeya akpana waiting be this oo Ike nke pentecost Ike nbute Show me love ooo Ike eji eje mba Ike mbute Show me love ooo Umu Igbo ndiomanu Ikpatago ego ngwa show me love oo Oluwa shower your blessings kam butenu ike I go show them love ooo
Writer(s): Samuel Ndubueze Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out