Lyrics

Onye me rukwa lo onwe ya Onye me rukwa lo onwe ya I nwere uche I ga e kwere nwanne gi o Biri ka m'biri I nwere uche I ge kwere nwanne gi o Biri ka m'biri Onye me rukwa aru ya Onye me rukwa l'onwe ya I nwere uche I ge kwere nwanne gị o Biri ka m'biri I nwere uche I ge kwere nwanne gi o Biri ka m'biri I nwere uche I ge kwere mama gi o Biri ka m'biri I nwere uche I ge kwere brother gị o sister gi o Biri ka m'biri
Writer(s): Inconnu Compositeur Auteur, Kinglsey Okorie, Benjamin Chukwudi James Lyrics powered by www.musixmatch.com
Get up to 2 months free of Apple Music
instagramSharePathic_arrow_out