Lyrics

Give dem Is your boy 2much oh Dj Flexzee Yehza (HK gang) Nwa nweya Abadaba engine nne butuo ya Akwa ipianyelum na ina agba mmili Ngwa cooluo down na nga elu na isi mmili ehh Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya) Nwoke bu lesbian (heh common say) Nwoke bu lesbian (nwoke bu fire extinguisher) Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) Akwa ina echeck ya Nsechalu my gae adai efake ya Asa na akowalum maka blow job Nsia nwa nne ineedili a good job Ngwa ntinye alu na HK All eyes on me ka m abu 2pac Ina e check nwoke, nwoke di too fly Mmadu jidem e be like I don high Ina enye m arizona ebe nna esewa loud Ebe imana conductor adiyi ana transfer heeh Ngwa k kosi Akwa ifugo men akwa inu ka osii Nwa agwa ibuya k Ife oli Maka men bu echolag Kponye fully heeh Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya, lee nwoke) Nwoke bu lesbian (heh common say) Nwoke bu lesbian (umu asa na abu nwoke ubu) Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) Nwoke bu lesbian Nkponye aru odika ana eme carnival Ntinye aru na Enugu odika solevan Mbute nwa na abani osim na okweriba, Okweiba Ayo yooo Ife nkenu akarigo m aka Nwa nkenu akariwo m aka Nwa mpataru akariwo m aka Iga agbaji kwa m aka Nne hapu m aka Baby wusanu alu Ife ibu na ukwu buso anu anu Imana nwoke bukwa anyu anyu Nwoke bu lesbian Nwoke bu lesbian (mpa gi eweya) Nwoke bu lesbian (heh common say) Nwoke bu lesbian (umu asa na abu nwoke ubu) Nwoke bu lesbian (nwoke bu palliative) Nwoke bu anyu anyu Nwoke bu lesbian (Nwoke bu lesbian) Yehza Eze nku Kool P, lesbian Sir P na Malaysia ibukwa lesbian Ugo Lagos, lesbian Tyler nwoke ike ibukwa lesbian K'ife mga akozili my mother (Watchia watchia) (2Much Mix)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out