Lyrics

Bianu lee Ihe Chukwu merem O bia lee Iheoma Chukwu meremo Ihe Chukwu merem Iheoma Chukwu merem Ihe Chukwu meremo Iheoma Chukwu merem Bia lee Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Bianu huru Iheoma o meremo Chukwu kachasi ihe n'ile O bar'uba e O bar'uba e O bar'uba e O bar'uba e Onyerem ndum o Onyerem oganiru Onyerem akunuba Omerem maburu eze Chukwu bu Okaka mee Obu Okaka mee O ker'uwa n'ile Ihe Chukwu merem Iheoma Chukwu merem Ihe Chukwu meremo Iheoma Chukwu merem Bia lee Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Bianu huru Iheoma o meremo Chukwu kachasi ihe n'ile Bia le Bia le Bia le Bia le O Kariri a kari Bianu huri iheoma Chukwu meremo O Kariri a kari O guorom oria jim O Kariri a kari Onyere ndi muozi Iwu na isim O Kariri a kari O ker'uwa n'ile Ihe Chukwu merem Iheoma Chukwu merem Ihe Chukwu meremo Iheoma Chukwu merem Bia lee Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Bianu huru Iheoma o meremo Chukwu kachasi ihe n'ile O bar'uba e O bar'uba e Bia le O bar'uba e Onyerem akunuba Omerem maburu eze Onyerem akunuba Omerem maburu eze Omerem maburu Ogaranya o Omerem maburu Ogaranya o Olisa do Onye di ka Chukwu Mmalite na ogwugwu O Si na ebighi ebi Ruo mgbe ebighe ebi O dighi agba mwe Okaka Mmmhm Maka na Iheoma I na e meremo Agama turu gi Mma mma Omeokachie Agama ebuli Gi elu Maka na Ibu Dike Agama ebuli Gi elu Maka na Ibu Okaka Ekene diri Chineke Onye ker'uwa nile Otito diri Chineke O kariri a kari Odighi onye dika Gi I kachasi ihe n'ile I kachasi ihe n'ile Ewo! Ihe Chukwu merem Iheoma Chukwu merem Ihe Chukwu meremo Iheoma Chukwu merem Bia lee Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Nmesoma ya n'ebem no O bar'uba O bar'uba e Bianu huru Iheoma o meremo Chukwu kachasi ihe n'ile Nara ekele Nara otito
Writer(s): Onyedika Chineke Lyrics powered by www.musixmatch.com
Get up to 2 months free of Apple Music
instagramSharePathic_arrow_out