Lyrics

Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa (In heaven, on earth) Chukwu naani gi bu okaka (Great God, only you are sovereign) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) N'elu-igwe, N'elu uwa Chukwu naani gi bu okaka Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) I loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu Ugò laa (You who swallows what Swallows the elephant with The Lion in its mouth And won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) I loro ihe loro enyi Nkpuru òdum n'onu na-turu Ugò laa (You who swallows what Swallows the elephant With the Lion in its mouth And won victoriously) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Ibu Oke Muo (The Great Spirit) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ Egwu gị (Spirits that are feared dread And fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Ibu Oke Muo (You the creation of the Spirits) Mụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ Egwu gị (Spirits that are feared dread And fear you) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules With You on the throne) Ha na-egbu achara, ma an Gi bụ Oke achara na-eto o (You are the great iroko tree That cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Ha na-egbu achara, mana Gi bụ Oke achara na-eto o (You are the great iroko tree That cannot be burnt down) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide Under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Heaven and Earth Adore You The immortals bow before You Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Cherubim and seraphim bow Before You 24 elders worship at your feet Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Heaven and Earth Adore You The immortals bow before You Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Cherubim and seraphim bow Before You 24 elders worship at your feet Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne) Eze... Eze Ndi Eze n' ezo N'okpuru Ya (The King that all Kings hide under His Coverage) Ọ dighi onye gi na ya n'achi-eze (There is no one who rules with You on the throne)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out