Music Video

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Ugoccié
Ugoccié
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Ugoccié
Ugoccié
Songwriter
PRODUCTION & ENGINEERING
Endeetonez
Endeetonez
Producer

Lyrics

Iyaah (beatlord) Iyo koko iyo ko iyo ko Ọ bụ onye, ọ bụ onye muru nwa (ọ bụ onye) Bikonu onye, ọ bụ onye mụrụ nwa (ọ bụ nụ onye) Your beauty dey choke isi men agbakaala (imana ọgbakaala) As e enter the place everybody a tụgharịa (imana ha tụgharịa) Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Mmadụ maka ta mma ijuo chukwu ma omee pasha (ehee) Imakwana kam si kwado bu na okwu bia men pasa Anam acho onye mu nwa Achorom ka mu na ya biri Anam acho onye mu nwa Achorom ka mu na ya biri Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Ọ bụ onye, ọ bụ onye muru nwa (ọ bụ onye) Bikonu onye, ọ bụ onye mụrụ nwa (ọ bụ nụ onye) Your beauty dey choke isi men agbakaala (imana ọgbaka) As e enter the place everybody a tụgharịa (imana ha tụgharịa) Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Nwa bụ ife nkili (ife nkili) Aya bu ifenkili (ife nkili) Nwa bụ ifenkili (ife nkili) Mpa ya bụ onye nkụzi (onye nkụzi) Ọ bụ onye Ọ bụnụ onye Imana ọgbakaala (Xtraordinaire) Imana ọ tụgharịa
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out