Listen to Ojajili (feat. MC Yom) by Kolaboy

Ojajili (feat. MC Yom)

Kolaboy

3,185 Shazams

Lyrics

Aje Oyooooo (It's Barmy on the beat) Odia Suprijenne Suprijenne Kola Boy Inuru ojam o, ọjam bu ọja mmụọ (ije, ije) Inuru onum n'ube mmuonwu kam n' ebe n'ụwa o (seh) Igbo amaruwo n'isi kwere ugo ga eti ugo oh (otua ka odi) Obodo amalugo n'onye solu mpi ga aracha oroma Onye chi mere eze n'ụwa n'eze ka oga abu n'ụwa (otua) Ma gi echezona n'enwere oja ka ọja Seh, ojadili nwoke ike (ọja) Ọja nwoke n'asha mmanụ (ọja) Ọja nwoke menwulu ife (ọja) Ọjadili nwa mmanụ (ọja) Ọjadili nwoke ike (oja) Ọja nwoke bu nwa Nkanu (oja) Ọja nwoke jini ego igwe (oja) Ọjadili bu nwa mmanụ, nwa mmanụ Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Seh, Odia See, n'azụ oche ka nwa nobu Kita chukwu ewelugo ọnọdụ Ego dizi ka nsi obogu Gone are days mgbe okolu (seh) See!! Ana-egbu achala o n'eto Chi ga eji mana emecha oga efo Kita ụbịam fu nwoke o n'ezo Afia ọbụna mkposara ha n'ego So adaugo recha ba Nwoke ji chaa so nwa puta ba (imakwa) Ndi osi imi m ga egonye ha utaba (otua) Nwoke bu baller kpoziem Utaka (as in attacker) seh Fupurum ọja Ọjam nwere ibobo, ọjam nwere awele (imakwa imakwa) Obodo amalugo n'onye chi mere eze ga abu eze Adiro esi ife nwere ibobo ngo n'ụwa oh Ọjam o (suprijenne) Ọjam o (suprijenne) Ọjam o (para ba) Ọjam o (para ba) Ọjam o Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ọgụ n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Odia, seh See negodu convoy (convoy) Nwoke buzinu moi moi (moi moi) Ụmụ nnụnụ they wan chop (wan chop) Aga egotenu koi koi Ha na-enyezim aka ise Otego mbido maba iche (hei) Kita mmaputa nyem oche (eh) Ndi ụmụnna na ajam ike (seh) Ha n'etuzim ọja nwoke nwere levels Oga aboki nwere kettles M order all the bills settled Ichokwa igotekwuo bottles Ọjadili nwoke ike (ọja) Ọja nwoke n' asha mmanụ (ọja) Ọja nwoke menwulu ife (ọja) Ọjadili nwa mmanụ (ọja) Ọjadili nwoke ike (ọja) Ọja nwoke bu nwa nkanu (ọja) Ọja nwoke jini ego igwe (ọja) Ọjadili bu nwa mmanụ nwa mmanụ Ọjadili (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ogu n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjadili jere ogu n'mmụọ (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh ojam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọja erika (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam eh, ọjam oh (mgbomgbo tiri boro tiri boro boro boro) Ọjam eh, ọjam oh Seh, onwe men bu ọja men nwere levels Odera (Odera nọ n'ụlọ) nwoke nwere levels Mallam figo nwere kettles Zebra, door gi nwere levels Anold (eh imakwa) associates landlord (eh) Sir Peter Mba Pinnacles (daddy) Dubby ji ego eme miracles (eh Cubana) Celebrity barrister (onye ọma) Ego nwoke n'ada na chorister Sir Valentine ozoigbo ofu nwa aguata ji eme onu E ekenem ntu n'ukana C.E.O Spotter construction companies E kee maka onyeoma Famzy (Famzy!), ezigbote nwa ugbawka (imakwa) E Passy exchange Ehh kee maka Igwe autos number 1 car dealer n'ime ogbe (otua) Ekene kenelum casports e ezigbo alobam Eh ekenem onyeocha cdp C.E.O Automobiles kensparks Ide na asia Yaski don dada Ekenem Ijele, ijele one na africa E kenelum Master, master onye igba E kee maka Davis nation kakawu number 1 na Germany ehh imakwa Kola Boy
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out