Lyrics

Odia Kola boy Imalukwa okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu (money matter) Okwu ego ka anyi n'ekwu chukwu eyi Odudu k'odu bu mmụọ n'eme Amala Imalugokwa ewgu udeh Ode njinji bu mmuonwu eh Okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu eh Okwu ego ka anyi n'ebelu alili Imalukwa onye ji ego n'eme ife solu ya Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n'abia Okwa gi si n'ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n'enu uwa ah (me ya eze) Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze) Me ya eze (otua ka odi) Me ya eze (ije ije) Me ya eze Me ya eze Me ya eze eh e e Odia Seh, Chukwu okike abiama (daddy) so gi ka anyi na ayo (tatawu) Onwedi ndi ji ngaji eri, soso aka ka anyi n'akwo No be today men don tey Erem moi moi N'relief market ogbo shoe, erem koi koi Nri ututu bu akara na limca Ọ mu bu pan owuite bu tinker Ugulu na-eme nwoke ka winter Ichooro ipu iro akpa gi asi mba So chukwu biko meenu bazaar See my mates arugo uno asaa Nna echenu ka irutezie my side Dika shoe, o gi nwe my size, my size Chukwu okike Achorom chaa akpam di white dika afuonu Ngige, afuonu Ngige Biko were ngozi gbam ogige, gbam ogige Kam soro ibem racha, otogo nchebe, otogo nchebe Me ya eze Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze) Me ya eze (otua ka odi) Me ya eze (ije ije) Me ya eze (seh seh) Me ya eze Me ya eze eh e e Seh, chukwu nna biko gbadata Imana ụwa bu onye odinaka Ituo na villa iburu ike nata umunna gi ekwewe gi n'aka Obuna ijiro shishi nata Ha ma ntinye afa gi na nkata Emewenu meeting itinye onu there afunyuo gi ka ibu mpanaka So chukwu Anyị na-ayo (na-ayo) Offor ka anyị na-ago (na-ago) Anyị ruo n'anwụ ka anyi rie n'ndo Ya bu ihe anyi na-ayo Maka n'ukwa ruo oge ya odaa Udara ruo oge ya ochaaa Ọkwa n'ofu ntabi anya ka nwa boy ji a turn to oga, to oga, seh Okwu ego ya ka anyi n'ekwu chukwu eh Okwu ego ka anyi n'ebelu alili Imalukwa onye ji ego n'eme ife solu ya Chukwu e odogwu ode ngligli mmuonwu n'abia Okwa gi si n'ikpo afifia were bunie nwa ogbenye enu n'enu uwa ah (me ya eze) Chukwu okike dalu n'ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze) Me ya eze (otua ka odi) Me ya eze Chukwu okike dalu n' ife imelu amaka mma imalugokwa egwu udeh (me ya eze) Odia Me ya eze eh e e Kola, Boy Me ya eze El Tunes
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out