Lyrics

Ehh anyi putasia (ehh uwa mgbede) Bia mma Nkechi nyekuom one bo Onye ekwete kw n'afam di n'map of isreal Odia (Aje) Negodu onyemmgbu a (ifukwa this girl, nwa dikwa sharp, nata ya number) Kola Boy (It's Barmy on the beat) Ehhhh se! see A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa) Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something) A big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa) Onye ibem owu dot com men no na nleka Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Apete (butuo) Men gbara oso afia n'ogbete (n'relief market) iweka Tinyerem ukwu anu njideka Donatusu kacha eji ugwo milo 8 hours one bottle of hero Owuite n'enye anyi head ka pillow Icho akpo men na erenu ya na kilo Emeka wheel barrow n'akonu tooo (obia Lagos) Ebuka barber kacha eficha shoe (john) Ifeanyi nwaba kacha eri without (owuite) Nezie chukwudi canda na stout (ajo ndu) Okey okada kacha achighari coupon (onye bet) Ada eze n'ibughari weavon (onwe kwa saloon) N'ogbo shoe anyi nwee Louis Vuiton Mana ima n'nke anyi enwenu carton Eh see! A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa) Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something) A big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa) Onye ibem owu dot com men no na nleka Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Ehh Mpa gee nti Ibata ogbe juo maka menu (inulu ya) Onye chi boy Ejina phone bia ogbe by 10 Maka onwe men na eme nticha I.T N'ime okpoko men adia eme ihe IG Anyi nwere sargent nwekuo ma I.G Wedding umu iyo adia enyenu I.V Ufodi curing bu benson na coke (nri ututu) Bata ogbe bunk nwere pope (n'afa nna) Inwe lighter inwere hope (imakwa) N'ime ogbe belt trouser bu rope (eriri) Owu apiago men ka wrapper N'uwa mgbede ka anyi n' eme matter Anyi ejiro mana yoo na iga ayota The capital of iji ugwo bu mbocha (see munwa awaa) A big (tatawu) mpa biko cholum one kpa (imakwa, imakwa) Onye ibem (og) wunyelum ka aloba di ocha (o normal something) A big (daddy) mpa tatawu onye odi n'aka (imakwa, imakwa) Onye ibem owu dot com men no na nleka Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Makana ima na anyi ga anwunu nkwu nu (uwa mgbede) Aga azunu afia nu (uwa mgbede) Aga ebunu nwa naaa (uwa mgbede) Aga achakwu anya nu (uwa mgbede) Eeh onye richa okwu ugwo Ighota ife mmeanu di anyi Obukwa onye richaa oma window Eh mma nkechi ehh gbako egom na agboko ego O akawo kam n'atu naa Nwoke n'aturu gi akawo Ehh n'akwukwo Philippians owelu Osi igbacha mbo ibia n'nke mma Nkech bia mee IT ehh Ogini bu ife a N'agbam nkwu di anyi
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out