Lyrics

Ọ Stahgee N'ekwu Feladehusla I need my own! Chukwu Nna Melum Amala Nyem my own Nna nyem my own Uwa a bu turn by turn yes! I believe very soon e go reach my turn E go reach my turn Okwa gi kere okpu isi nyeya aguba End our pain si anyi kuba The Life I choose TBT it Affected me Oh yes it did! Amara Chukwu has been guiding me The last I checked From your Attitude you have been whining me Anyị chọrọ Peace Anyị chọrọ Grace Anyị chọrọ Whip Anyị chọrọ This and That Anyị chọrọ Ogologo ndu na aru isike Anyị chọrọ Racks on Racks Anyị chọrọ Greener Pasture Anyị chọrọ Check and Cash Anyị chọrọ BTC Anyị chọrọ Mmanu (kee your way) Anyi cho fufuuu!!!! Anyi cho e pom in a G Guard Anyi cho a million $ Anyi cho di ego ututu na ayasi Anyi cho this and that Aloba be on your macks Anyi cho ibuba Anyi cho ikwunye na oku Anyi cho no more nleka Anyi cho no more Sapa Nkem bu Onye Egbunam Fa sii na adim loud cuz I had no bar Obulo Ego Onye Akponam Faa si na m di scarce cuz I had no time Osi imi waa Esunam Adim ka ikuku ima fuwu di m anya Ozo bu Onye achonam oo! Kala m ji bia maximum silencia Came for the bag left no tracks Juese I came with the right compass They told me na Ezi agalaga Nkata Apalakpa Obodo kala Ka (Way) Nwoke abaloaka, Kpa m ego naka The bag bu ebule je ebulu na Big bag agidiba agidiba As in agidiba agidiba I need my own! Chukwu Nna Melum Amala Nyem my own Nna nyem my own Uwa a bu turn by turn (Yes) I believe very soon e go reach my turn E go reach my turn Okwa gi kere okpu isi nyeya aguba End our pain si anyi kuba The Life I choose TBT it Affected me Oh yes it did Amara Chukwu has been guiding me The last I checked From your Attitude you have been whining me Anyị chọrọ Peace Anyị chọrọ Grace Anyị chọrọ Whip Anyị chọrọ This and That Anyị chọrọ Ogologo ndu na aru isike Anyị chọrọ Racks on Racks Anyị chọrọ Greener Pasture Anyị chọrọ Check and Cash Anyị chọrọ BTC Anyị chọrọ Mmanu Chinyere m ooohhhhh! Anyi na Ayo gi Mama anyi na Ayo gi Eze Whytemagik
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out