Music Video

Credits

COMPOSITION & LYRICS
Chinedu Gregory Okoye
Chinedu Gregory Okoye
Songwriter

Lyrics

For this money akwùm n' okurr Akwùm n'okwu Ego mbute akwùm n' okurr Idi mma adiro mma Akwùm n'okurr From Zero to Hero Nna achaba fa anya ka mu abú albino Ego mbute the money adigo We made it out from zero to Hero From zero to hero Balling ka Aguero Stacking my racks na wall ka gecko Life dí sweet ka Choco na Milo We made it out From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero Muna my G pull up in a Limo Hmmm For this money akwùm n' okurr Akwùm n'okwu Ego mbute akwùm n' okurr Idi mma adiro mma Akwùm n'okurr Ifex G: Gone are the days mgbanyi na eyi kito Amam ni iji the infor. Roof top ka muna men dogbaaà Cash di na my locker Mpa agbam uche n'a mkpör, Na imakwa way Anumanu gbagoro agbogò Mbulu Pawpaw na nchatom achatò Ife àna esee abu Carton Every night stacking up Umunwayi pulling up Isolu Anyi Shutting off Obulo money kolu puó Ife nwoke bu ube lulu elüu Kpoo m onye bulu ebu Na'm akaligokwa shoki Fa na afubu anyi ka ndi fulu efù Now anyi amago ebù Obulo kwa udi nke dirty From Zero to Hero Nna achaba fa anya ka mu abú albino Ego mbute the money adigo We made it out from zero to Hero From zero to hero Balling ka Aguero Stacking my racks na wall ka gecko Life dí sweet ka Choco na Milo We made it out From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero Muna my G pull up in a Limo For this money akwùm n' okurr Akwùm n'okwu Ego minute akwùm n' okurr Akwùm n'okurr Akwùm n'okurr Bombing Tele Imakwa! Btc before Bukwa legedes Mana kita bukwa Mercedes Ego mbute m na exodus Anya m na the paper Ka umu Asa n' awù My grace is sufficient Aloba nwa mmiri ka mbu Hmmm. From Zero to Hero Nna achaba fa anya ka mu abú albino Ego mbute the money adigo We made it out from zero to Hero From zero to hero Balling ka Aguero Stacking my racks na wall ka gecko Life dí sweet ka Choco na Milo We made it out From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero From zero to Hero Muna my G pull up in a Limo Hmmmm For this money akwùm n' okurr Akwùm n'okwu Ego minute akwùm n' okurr Akwùm n'okurr Akwùm n'okurr Lights Up music
Writer(s): Okoye Chinedu Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out