Lyrics

Ima ife alu nwa Ana enwe obodo enwe Cameo Ndi nwe obodo abatago Hussle Eburu m Benz bata my city umu ogbe m achia Ha ma the injury and stitches nwoke bu akpuruachia Aja achulu n'uzo ka nku mana akwuchagom price ya You carry matter come my table boy ijikwe cash bia Ejim tools m Otu obuna oso ya di mma loose nwu Stay away oburu na ima keep'nwu rules m And touch not my men maka ichota gi with troop m Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Iheobuna ineme dont't get caught nwanne OYO Ignorance aburo excuse n'ime Intelligence over unnecessary ipia igwe To conquer the devil iga ebugodi uzo wee conquer iwe Eziokwu bu na I Can't remember last time I slept well If I don't achieve my daily goal isi gana akum bell Only time I smile bu nfu na my family dey feed well Ndi iro bu the least of my problem I no dey even see them Cos I've seen death Hell? I've been there Kita adigo m fortified abuzi m their biggest threat Agu abatago back to den Ngbada nagbazi hundred Negodi ka men si ju ebenine ka ebe aneme OT conference Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Ana enwe obodo enwe Am back in town Ndi nwe obodo abatago Tell my friends and my enemies Na mu na my men abatago And we have finally secured the bag Ima ife alu nwa Cameo Hussle
Writer(s): Marcus Micheal, Eze Arinze Kencarl Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out