Music Video

Chief Osita Steven Osadebe- Ana Masi Ife Uwa
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Chief Stephen Osita Osadebe
Chief Stephen Osita Osadebe
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chief Stephen Osita Osadebe
Chief Stephen Osita Osadebe
Songwriter

Lyrics

Akwa alili Ije enu uwa mu kam na akonu Ije uwa ebuka Ije enu uwa n'odi ufu nu Ije enu uwa na obuka nu Ije enu uwa na odi ufu nuu Ana amasi uwa amasinu Ònye si na ya Masi uwa amasi, ya biko-puta ka okwu o nu Ije uwa na odi ufu Enu uwa chikelunu Akalaka onyelum kam ju eje nu Ndezienu no obu egwu Egwu mu o kam ji eje o Onye si na m tabiri ome ji ya n'uwa nu Ife chi nyem kam ji biri nu Na mmadu musiri nwa nu Ochozie ife oga akpo nwa nu Omazi ife oga ekwu O wee chozie ife oga akpo nu o "Amuchemmadu" Ya buzi afa mmadu Onye mazi uche Ibe ya Ana amasi uche amasi nu Onye ma uche mu nu Na omazi onye ma uche ya Ngwazi maru uche mu ooo Ngwazi nwanyi oma Nani mazi uche Osili Uwa mu kam na ebi nu Just take life easy Na Adi achozi ife uwa n'ike Maka onye solu ife uwa n'Ike Osolukwa ife uwa n'ike naa Maka na Adi amasi uwa amasi Onye si na ya Masi Ife di n'uwa nkea Nezie nu ya na ono na afufu Sewam! Ike uwa mu kam n'eje nu Akuko uwa mu kam na ako nu oo Onye na amasi ebe mmiri si bido-mawazie n'uwa, Oga amazi ebe ono kwusi nu Unu afugo n'obu asi oo Ene nwanyi ego Nne muru Osili, Odoziaku nwanyi oma Nne mu o, n'uwa mu o Mana muo n'ino mma Nne mu o n'enu uwa mu o Obuzi mu na onye ga ebi nu? Adaobiri nwanne mu Azu mu di alo Nwanne ezi afuru kwenu Ugo chi nyem kam ji biri nu uwa Uwa mu o kam ji eje oo Mmmmm mmmmm Eehhhhh Ehhhhhhh Ejebe nu uwa mu nu Ife uwa mu kam na ako nu Nne muru Osili ogbenye nwanyi Nna Osili ogbenye nwoke Mana ezi afa ka nu ego n'uwa nu Ezi afa kam ji eje nu Chukwu na ino nso oo Onyinye chukwu kam ji aga nu Osili onye oma mili Amazi uche mmadu amasi n'uwa nu Onye ma uche mu nu, Amazi mu uche-onye ozo Ngwazi Malu uche mu Gwa na mazi mu nke gi Na Gina Osili ga ebi Ehhhh ehhh ehh ehhh ehhh ehhhh Ahhhh ahhh ahh ahhh ahhh ahhhh Ehhhh ehhh ehh Ehhhh Ehhhh ehhh Haba! Oyoyo bu Egwu nu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Ana amasi uwa amasi Oyoyo bu egwu Onye mazi uche Ibe ya nu Oyoyo bu egwu Onye na Amazi ebe mmiri so bido-mawazie nu ya(Oyoyo bu egwu) Omazikwa nu ebe ono kwusi nu Obukwa nu eziokwu n'enu uwa mu Ije uwa mu nu(Oyoyo bu egwu) Enu uwa bu oshimili(Oyoyo bu egwu) Onye maru gwuo oputa nu o Onye amaro gwu odanye nu Oma mmiri Adi ama oshimili Ehhh ehh Ehhhh ehhh ehh ehh Ehh ehhh ehh Ehhhh ehhh ehhh Ngwazi ima uche mu? (Oyoyo bu egwu) Ama mu uche gi?(Oyoyo bu egwu) Ama uche bu afa mmadu o Ana amasi nu uwa amasi nu Oyoyo bu egwu o (Oyoyo bu egwu) Ehh ehhh ehhh ehhh ehhhh (Oyoyo bu egwu) Ehhh Ehhhh Ehhhh ehhh ehh (Oyoyo bu egwu) Eehhhhh ehhh Ehhhh ehhh (Oyoyo bu egwu) (Oyoyo bu egwu) Philip amalish biko(Oyoyo bu egwu) Ibu oshimili na uwa OTU! (Oyoyo bu egwu) (Oyoyo bu egwu) Ehhh ehh Ehhhh ehh (Oyoyo bu egwu) (Oyoyo bu egwu) (Oyoyo bu egwu) (Oyoyo bu egwu) Such is life The wealthy men, They are never contented with all their-wealth But they rather choose, to extract from - the poorest people What little ever thing they have got To make them die But that is never the will of God We are told That we have to do unto others As we would like to be unto ourselves So when you are giving Do not feel that you are the greatest on-earth You are only made by God to help the-less privileged in the society Therefore, do not claim the world To be your home Because U must surely, one day Answer to the call of nature So, Be humble, honest, kind, to your fellow-human being Enu uwa na odi ufu nu Ije uwa na obu nu oshimili o Onye danye nu ogwu we nu Onye Malu gwuo nu oputa nu Onye amaghi gwu oto nu Omaka mmiri nu, na ojiro nu oshimili-ama mmiri Enu uwa mu ka m na ako nu Mu na onye na echi Nne nwanyi ego, nne mutalu osili Nne mu nwanyi oma Odozi aku nwanyi oma Ezimuzo ka nne Nne mu n'ino mma N'onwu anyi afu nu Ije uwa m kam na eje nu, uwa mu o Ahhh ahhhh ahhh ahhh ahh ahh Ehhh ehhh ehh ehhh ehhh ehhh Mmm mmmm mmmm mmm Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu (Oyoyo bu egwu) Ana amasi uwa amasi? Onye mazi uche mu nu? Ama mu uche nke gi nu? Uche onye na onye ya Uche Osili kam ji eje Ngwazi Malu uche mu n'uwa Ngwazi Malu uche mu n'uwa Nwanyi oma bi awa nu o Asii Maa uche mu o Mmmm mmmm mmmm mmm Ahh ahhh ahhh ahhh ahhh Ehhh ehhh ehh ehh ehh ehhh Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu. Ana amasi uwa amasi? Oyoyo bu egwu Egwu bu anuri Oyoyo bu egwu Oyoyo bu egwu(till fade)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out