Music Video

Chief Dr. Osita Osadebe - Kedu America Series 2 (Official Audio)
Watch {trackName} music video by {artistName}

Featured In

Credits

PERFORMING ARTISTS
Chief Stephen Osita Osadebe
Chief Stephen Osita Osadebe
Performer
COMPOSITION & LYRICS
Chief Stephen Osita Osadebe
Chief Stephen Osita Osadebe
Songwriter

Lyrics

Onye ma nu echi onye ma nu echi Na echi ebuka nu Echi dizi ime, kwokwalu nwa na azu nu Ooooooooo Mazi Frank Okolo Gi na lolo gi Amaka Okolo Dalu nu ife unu mere anyi Mazi Kelvin Anidube Anyi sokwu ekene gi Ozo Godwin Mmaduko Ozo Chinyereugo Na lolo gi Debbie Mmaduko Lolo Uwadimma Humphrey Obi Ezi ogo mmadu Akwa akwulu nke izizi na Amawobia Na Adaku Franciska Nonyelum Obi Asampete nwanyi oma Obele nwa bia nu, ezi nwa ji ukwu mee ife nu Onyeoma di ocha nu Onye ocha nna ya di oji DCC Charles Adimorah Ezigbo di Cecilia Adimorah CC Enesin, ogwu oyibo Nekezie nu Obele nwa nu Si onitsha Omy Okagbue Obele nwa gawa n'ihu Omenazu Valentine Mbah Ezigbo nwunye nu Obi Obianuli Mba Na ezigbo nwanne ya nwoke nu Izidog Mbah Ochiudo 1 Onyeoma gawa n'ihu na nwanne lotelu gi Nnamdi Okoro Di Vivian Chizoba, nwanyi oma Ezigbo nne mutalu Dennis Chinedu Okoro Gabanu n'iru Christopher C. UCHE C.C Ozuome 1 na oraifite Na Ezigbo nwunye ya, Onyeka Uche Ochiora nwanyi oma na oraifite Na nwanne mmadu aburo oyi ya nu Nwanne mu gabanu Obele nwa binu Agiri Ogidi ka isi bianu Nnamdi Agolue Nnamezue Nna Nkechi nwanyi oma Ezigbo nwa nwanyi ?? Nne nwanyi Nne Nkechi Nwanne cheli nwa Tony Anyafulu Nwa Titus Nwachukwu Na Ogené?? Agha na Ogbeukwu Agbo Ezigbo di Flora nwanyi oma Odoziaku nwanne Igirigi na NEPA Ezi nwanne mmadu Ife di mma??? Ndi dima ka anyi na akponu Maka ife ha meelu anyi o na America o Mmmmmmmmmmm Yes Sir! Clement Ezekwemba Onye oma si obodo bia uwa Sir Dauna Dr, Chief Collins Chukwuemeka Chukwudindu Okehihie Ugwumba na Amaigbo Olu m'onu Ezennanyereugo Ozo na Amaigbo Na Ezigbo lolo ya Ozo Tina Okehihie Obi di ya Nwanyi Ozo na Amaigbo Kimberly Umedi Ibekwe Gold Machete n' Igboukwu Ekwulukaghalu 1 Benard Nwaiwu, Barrister at Law Ochomma Obodo ya Ezinwa Ignatius Nwaiwu Akudinanwa na Umuakà Santos Ezembakwe Ezeokputalukwe Ochiagha 2 na Uga Ezi oyi maa Azuka Ego, Nwanyi oma Odinabeze Ezembakwe
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out