Lyrics

Na mgbe, na mgbe k'am n'akwado (mgbe nile eeh) I bia nye gi ekele Na mgbe, na mgbe k'am n'akwado I bia tuoro gi mma mma Ma mgbe nile otu ihe adachiere mo Odiba kwazie o Odiba, I bia tuoro gi mma mma Mana Chukwu eeh (o mezugo tata) Abiago mo (Odogwu k'ibu) Chinecherem o I bia tuoro gi mma mma Egwu oma k'am ji bia Ukwe k'am ji bia n'iru gi Chinecherem o I bia tuoro gi mma mma (Bia) Bianu nara ekele Bianu nara otito (Chineke eeh) Chukwu mo Egwu na nkwa k'am ji bia (Agam aturu gi mma mma) Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye) Ihe onyinye bu so mma K'am ji bia n'iru gi Chinecherem oo Chukwu goziri mo Chukwu huru mu n'anya O n'elekota mo O n'echekwaba mo (K'anyi tuoro ya mma mma) O gini ka m ji aso ngongo I kele ya, bia jaa ya mma Onyenwem, Chineke mo doo (Chinemerem oo ghara) Chinecherem oo Ewel'iwe Chukwu mo (nara), doo, Obughi nchezo Ihe I n'emere mo Anam echeta ha Onyenwem (nara) doo, Obughi nchezo (Bia) Bianu nara ekele Bianu nara otito (Chineke eeh) Chukwu mo Egwu na nkwa k'am ji bia (Agam aturu gi mma mma) Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye) Ihe onyinye bu so mma K'am ji bia n'iru gi Chinecherem oo Ufodu mmadu No n'asu ude n'ime ulo ogwu N'ime anya mmiri Ma Chineke wepuru m ha (K'anyi tuoro ya mma mma) O gini ka m ji aso ngongo I kele ya, bia jaa ya mma Onyenwem, Chineke mo doo (Chinemerem oo ghara) Chinecherem oo Ewel'iwe Chukwu mo (nara), doo, Obughi nchezo Ihe I n'emere mo Anam echeta ha Onyenwem (nara) doo, Obughi nchezo (Bia) Bianu nara ekele Bianu nara otito (Chineke eeh) Chukwu mo Egwu na nkwa k'am ji bia (Agam aturu gi mma mma) Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye) Ihe onyinye bu so mma K'am ji bia n'iru gi Chinecherem oo Ufodu ndi puru ije Udele eriela anu ha, oo Ufodu ndi gara njem Nwannem, odighi nke lotara (K'anyi tuoro ya mma mma) O gini ka m ji aso ngongo I kele ya, bia jaa ya mma Onyenwem, Chineke mo doo (Chinemerem oo ghara) Chinecherem oo Ewel'iwe Chukwu mo (nara), doo, Obughi nchezo Ihe I n'emere mo Anam echeta ha Onyenwem (nara) doo, Obughi nchezo (Bia) Bianu nara ekele Bianu nara otito (Chineke eeh) Chukwu mo Egwu na nkwa k'am ji bia (Agam aturu gi mma mma) Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye) Ihe onyinye bu so mma K'am ji bia n'iru gi Chinecherem oo Nsogbu mu bu na m'enweghi ego Ego uwa o n'eju ago? Nsogbu mu bu na m'enweghi akwa Nwannem, agbadi m oto? (K'anyi tuoro ya mma mma) O gini ka m ji aso ngongo I kele ya, bia jaa ya mma Onyenwem, Chineke mo doo (Chinemerem oo ghara) Chinecherem oo Ewel'iwe Chukwu mo (nara), doo, Obughi nchezo Ihe I n'emere mo Anam echeta ha Onyenwem (nara) doo, Obughi nchezo (Bia) Bianu nara ekele Bianu nara otito (Chineke eeh) Chukwu mo Egwu na nkwa k'am ji bia (Agam aturu gi mma mma) Ihe onyinye mara mma (ihe onyinye) Ihe onyinye bu so mma K'am ji bia n'iru gi Chinecherem oo
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out