Lyrics

Janume Odumeje Master Ida! Janume ma ejimaja Umu enuwa Na akwuru odumeje ogu Umu elu uwa na ejelu odumeje na alusi Abu m ogwu, adaghi agwom agwo Umu Jesus Christ, ahh Ike ka ike bu ihe ana ekwu Umu Jesus Christ Ike ka ike bu ihe ana ekwu Umu Jesus Christ unu ncha ga Abu multimillions Umu Jesus Christ Ikekike bu ihe ana ekwu Umu Jesus Christ unu ncha ga Abu multimillions Umu Jesus Christ Ikekike bu ihe ana ekwu Are you in America Are you in Europe Are you in China Coronavirus, will never see you Lion family Lion family you're covered Odumeje eh, Janume ma ejimaja Odumeje eh Indabosky Pahose Odumeje eh Indabosky Pahose Jesus Christ nu, o na eme nwa ogbenye obulu ogaranya Jesus Christ ogwo isi agwo ngworo Odumeje, ofu onye adighi anu uda egbe Odumeje, adaghi ahu oka na filling station Janume ma ejimaja eji Original Mr Flavour Ana azo Eze azo? Onye chimere eze ga Abu eze Anaghi achu uwa n'ike Ife chukwu kwulu ya ga eme Anyi adighi ama aka (ma ncha) Ike ka ike bata na iga amanu Hehehe Anyi adighi atu ujo Ike ka ike bata fa ga ekwete Oyi o yo yo yo eh IFA na ekwu fa na ekwu chochocho Fa na abara agu MBA IFA na ekwu fa na ekwu chochocho Fa na abara agu MBA Hehe Odumeje ogu, odumeje war Duru anyi gaba, anyi so gi aganu There is power mighty power In the name of Jesus Christ Umu Jesus Christ Ahahahahaha Ike ka ike bu ihe ana ekwu Umu Jesus Christ Ikekike bu ihe ana ekwu Umu Jesus Christ Uni ga Abu multimillions Umu Jesus Christ ike ka ike by ihe ana ekwu Umu Jesus Christ Uni ga Abu multibillions Umu Jesus Christ ike ka ike by ihe ana ekwu ...Odumeje, Indabosky pahose Okwa my na flavour, Ijele one of Africa Janume ma ejimaja eji nwa Odumeje, nwata siri ike sie jaja Master
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out