Lyrics

Heh,iyeh oh oh oh Iyeh ko ko ko oh Ala, ala ju gi ọnụ, ala ala For ndị cholu ka anyị tie Akpa amụ ju gị ọnụ oh Akpa amụ, akpa amụ Nke nwelu size 12 Ala amosu adago (ọdago) Akpa amụ ayogo (oyogo) Ala amosu adago (ọdago) Akpa amụ ayogo (oyogo) Aji itụ fa efochasigo (aji ịtụ fa efochisigo) Akpa amụ fa akwochasigo (Akpa amụ fa akwochasigo) Aji ịtụ fa efochasigo (aji ịtụ fa edochasigo) Akpa ife fa elichasigo (akpa amụ fa elichasigo) Ala na agba gị ala (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala na emeghị ife (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala nwanyị nwa ọdụ nwa obosi (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ijim na eti egwú (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala na elighi eli (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Mmiri ala na enye gị ife (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala na echu gị ụra (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala nwanyị ose okwe ọdụ (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Nwa Chineke pull up dozie alai Adonye ịrụ asi na window mapu Oburo igbalu oto ina ezo alai Maka adonye alụ isi na window mapu Pull up dozie alai Adonye ịrụ isi na window mapu Obuzi igbalu ọtọ ina ezo alai Ọkwa adonye ịrụ ịsị na window mapu Ala na agba gị ala (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala na anwughi anwụ (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Udu nwanyị akpakpa Nike (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Iji m na akpọ ubo (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Udika ala na akpu gị isi ah (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Ala nwanyị nwaada nwa Owerri (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Aka, aka, aka (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Aka aka aka (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo) Aka gị, aka (Ngwongwo eji malu fa akuwasigo)
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out