Lyrics

Igwa kwaaya, na ife eji abu odogwu erika Ejekata anaba n'oso n'eme Adi ekwe onu ma achoo irigi oru Idikwa aware, na akonuche bu isi ije Nga nga ka eji agbara efi oso Onye aghuna nkwu ga egbuya egbuoo Jah Jehovah ijebe eje n'eso m gi Inaba ana n'eso m gi Igba n'enu gba n'ana n'eso m gi Oo Yeesu!! Nekwam n'eso m gi Kpuchiem, chewemu n'eso m gi Jah Jah nyem Oyo Nyem mgbirigba Ka mkparia n'aka, ndeeje ka ona afio Fanzy papaya Igede Eji gear 5 ari ugwu Nwayo nwayo ka eji ari ugwu nwa mgbeke Onye na agworu gi ogwu ego ka m jukeneli Obuna ochoro inwe ego Nkutu kuturunu nkutu nkutu Nkutu nkutu wee kuta ife ku ife Aka ajaja n'agbazi akwu Ojukwu na nkpo Olulu olu ga eri ife Hmmmm, oseti go Ooo Hmmmm, oseti go Ooo Onye nwere nti ya nuru Ife agbara n'uzor erika Atuo gi swell n'ikpomekwe Amaa gi aka akpa na okwusigokwe Ochiri nti asikwana n'ekwe akuloria Igede Igwa kwaaya, na ife eji abu odogwu erika Ejekata anaba n'oso n'eme Adi ekwe onu ma achoo irigi oru Idikwa aware, na akonuche bu isi ije Nga nga ka eji agbara efi oso Onye aghuna nkwu ga egbuya egbuoo Jah Jehovah ijebe eje n'eso m gi Inaba ana n'eso m gi Igba n'enu gba n'ana n'eso m gi Oo Yeesu!! Nekwam n'eso m gi Kpuchiem, chewemu n'eso m gi Jah Jah nyem Oyo Nyem mgbirigba Ka mkparia n'aka, ndeeje ka ona afio
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out