Lyrics

Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma) Osi anyi kuo aka na onu uzo ga emepe (ahhh) Hustle Hustle, my hustle go pay(Ayota Ife di mma) Baba God no dey dash money That's why, I dey hustle to make am Thank God I am winning Aku elisi elisi Ka anyi ga enwe Ka anyi jewe na uni ego Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jewe na ubi ego, ebe Ife dimma si abia Ka anyi jewe na ubi ego Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Ubi ego ebe Ife si mma si abia Ubi ego ebe Ife si mma si abia Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego) Oyorima Chai Amara Chukwu Ka anyi na Ayo yo yo eh Nna mepere uzo Aku na uba chai Ngozi Chukwu so be anyi do do Ka Ife oma mebe na ndu mu Agubanu kwubenu maka ndi nwe obodo, ndi ji obodo tight Iputanu mebe Ife nu Osuwanu gigi gagaga na obodo Inyelu umunne aka Iburu okaa omee Imana anaghi eme na nkiti Agba aka ali ukwu Oji o Oti Igba na ijele abiago Na ime uni ego, ebe Ife nile na eme Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Aku Maruti mkpa Ka anyi na Ayo olisa Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Eriwe agwu agwu Ka anyi na Ayo Chukwu Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Ife di mma, Ife di mma, Ife di mma o, di na ubi ego Nwata malu ogolie Ife di mma, Ife di mma, Ife di mma o, di na ubi ego I must collect Ebe onye na aru ka osi eri o Oti Igba na Flavour Egwu anyi na eti Ka anyi ji eri o (oyorima) Blessings go follow me Riches go follow me Poverty no good at all o Ubiam ajoka njo Ago jolu ubiam njo But Baba God no dey dash money That's why, I dey hustle wella to make am o Ndi Obodo na eche mu eche Ha Choo million, Mme ya na Billi Billi Ife di mma ka anyi ga enwe Ife di mma ka anyi ga enwe o Maka nwata etogo Nwa bialu uwa ga afu Ife oma Awele Ka anyi ga eje Ka anyi jebe na ubi ego Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Aku Maruti mkpa Ka anyi na Ayo Olisa Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Eriwe agwu agwu Ka anyi na Ayo Chukwu Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego He he Ife onye na eme ya jisi Ike Nke onye na alu bu ubi ego ya Maka na enu uwa onwero onye malu ibe ya Mkpuru ikuru Ka iga aghota Ife dimma di mma Ife dimma bu ego Oti Igba na ijele abiago Nime ubi ego, eve Ife nile na eme Ife onye yolu chi ya Ka oga emelu ya Ife onye yolu chi ya Ka oga ayota (ayota Ife di mma) Osi anyi kuo aka na onu uzo ga emepe (ahhh) Hustle Hustle, my hustle go pay(Ayota Ife di mma) Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Ife di mma Ka anyi ga enwe Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego Ubi ego ebe Ife si mma si abia Ubi ego ebe Ife si mma si abia Ebe akolu pounds and dollars (Ka anyi jebe na ubi ego, ebe Ife di mma si abia Ka anyi jebe na ubi ego) Masterkraft music producer Selebobo nwa Dunukofia Obi Roys o, kezi klef o Lelelele eh Otigba ah ah Oti igba na ijele Igbo Chukwuebuka Chiekulie nwanne o Nime ubi ego Ikukuoma na Holland Onyenwe anyi gozie hi Mix monster Oyorima Nime ubi ego Ikukuoma na Holland Onyenwe anyi gozie hi Mix monster Oyorima Ikukuoma na Holland Onyenwe anyi gozie hi Mix monster Oyorima Putawazie nu, putawazie nu Mix monsta Omewe, Ohawa Oyorima
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out