Lyrics

Heheheee. Umu chineke ee nkwa oruela mgbe i ga Emehe onu gi kwuo okwu bayere onodu Obula nke nadighi ka isi cho ya na ndu gi ugboa Nkwa were onu gi topu onwe gi, Jesus kwuru okwu ebili miri da jua, Oweliri aka ya oke ifufe we dere duo, Okwuru okwu ebili mirir da juo a, otua ka okwaram nsogbom nile ga da jua
Lyrics powered by www.musixmatch.com
instagramSharePathic_arrow_out